Tom Stone (photographer)

Tom Stone
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha enyereTom Dezie
aha ezinụlọ yaStone Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya12 Julaị 1971 Dezie
ọrụ ọ na-arụosee foto Dezie
ebe agụmakwụkwọHarvard University Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Tom Stone (amụrụ n'ubochí irí na abụọ n'ọnwa Julaị, 1971) bụ ónyé America na-ese foto màkà enyemaka. Ọrụ ya na-egosi ọdịiche dị n'etiti nrọ America na eziokwu America, nke a na-ejide n'ụzọ doro ányá site na ihu ndị na-akọwa ndị bi na mpụga ọha mmadụ. A maara ya nkè ọma màkà foto ya nke ndị si n'èzí, ndị gbárá ọsọ ndụ na ndị na-enweghị ebe obibi na California.


Developed by StudentB